Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Kịtịkpa bụ ihe atụ kasị mma nke ọrịa ndị a pụrụ ịchụ site n’ịgba ọgwụ mgbochi ọrịa n’ụzọ zuru ụwa ọnụ n’ihi na n’adịghị ka ọrịa ndị ihe ndị dị ka òké na ụmụ ahụhụ na-ebusa, nje na-akpata kịtịkpa na-adabere n’ahụ́ ụmụ mmadụ iji nọgide na-adị ndụ.
[Foto]
Ka otu nwa okoro Etiopia na-anara ọgwụ mgbochi ọrịa “polio” a tanyere ya n’ọnụ
[Ebe E Si Nweta Foto]
© WHO/P. Virot