Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ná mmalite ya, a pụrụ ịhụ nsọ ihe karịrị otu ugboro n’ọnwa. Ókè ihe na-erupụta na-aharu pụkwara ịdịgasị nnọọ iche. Ọ dịghị nke ọ bụla n’ime ọnọdụ ndị a kwesịrị ime ka ụjọ tụwa gị. Otú ọ dị, ọ bụrụ na ị nachaghị ahụ nsọ gị otú kwesịrịnụ ruo otu afọ ma ọ bụ abụọ, ọ pụrụ ịdị mkpa ka ị gaa hụ dọkịta.