Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Iji nweta ebe a tụlere banyere ịkwa iko, adịghị ọcha, na agụụ ịkwa iko, lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . Ebee Ka A Ga-eru Ya Abụrụ na ‘A Gafeela Ókè’?” bụ́ nke pụtara ná mbipụta Teta! (Bekee) nke October 22, 1993.