Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a “Ichegbubiga onwe onye ókè banyere ọdịdị ahụ́ bụ ihe mgbaàmà bụ́ isi nke ọtụtụ nsogbu uche,” ka akwụkwọ bụ́ The Medical Journal of Australia na-ekwu. Ha na-agụnye ịda mbà n’obi, nsogbu nke mmadụ enweghị ike ịchịkwa echiche na àgwà ya, na nsogbu iri nri, dị ka erighị ihe nke ọma n’ihi ịtụ ụjọ ibu ibu. N’ihi ya, ọrịa a pụrụ isi ike nchọpụta.