Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Biko lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Na-ajụ Sị . . . Èkwesịrị M Ịwa Ahụ́ Iji Makwuo Mma?” ná mbipụta (Bekee) nke August 22, 2002, nke magazin a. N’ezie, ọ pụrụ ịdị mkpa ka onye nwere ajọ nsogbu uche gaa hụ ọkachamara n’ihe banyere ahụ́ ike uche maka enyemaka.