Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọgbakọ Ndị Kraịst nke Ndịàmà Jehova na-asọpụrụ ikike nke di ma ọ bụ nwunye aka ya dị ọcha nwere n’ikpebi ma ọ̀ ga-agba di ma ọ bụ nwunye ya kwara iko alụkwaghịm ma ọ bụ na ọ gaghị agba ya. Lee Teta! nke May 8, 1999, peeji nke 5-9.