Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, e mere atụmatụ na, n’afọ 1999, ọ̀tụ̀tụ̀ ụmụ mmadụ ji jiri akụ̀ ndị dị n’ụwa mee ihe ji pasent iri abụọ karịa ọ̀tụ̀tụ̀ ụwa ji mepụtaghachi ha. Nke a pụtara na o were ihe karịrị ọnwa iri na anọ iji mepụtaghachi akụ̀ ndị sitere n’okike bụ́ ndị ụmụ mmadụ ji mee ihe n’ime ọnwa iri na abụọ ahụ.