Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ ahụ kwukwara na, n’adịghị ka ndị ntorobịa owu na-ama mgbe ụfọdụ, ndị nke owu na-ama ruo ogologo oge na-anọrọ onwe ha mgbe nile ruo oge dị anya. Ha ‘kweere na ihe mere ha na-ejighị nwee ndị enyi bụ n’ihi ọrụ ha gbara, na ọ dịghị ihe ha pụrụ ime banyere ya, na ọ ga-adịgidekwa otú ahụ’ nakwa na ọnọdụ ahụ “apụghị ma ọ bụ agaghị agbanwe.”