Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ebe ọ bụ na ihe e weere dị ka otu “karama mmanya” dịgasị iche site n’otu ebe ruo ebe ọzọ, ókè ihe na-aba n’anya ná mmanya a gbanyere na karama haruru ga-adabere n’ụdị karama e ji agba mmanya n’obodo nke ọ bụla. E kwesịkwara iburu nke a n’uche tupu a ṅụwa mmanya.