Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d N’ikwu ya n’ozuzu, akọhọl na-apụ mmadụ n’ahụ́ n’ime otu awa bụ ihe dị ka gram asaa. Ihe e weere dị ka karama mmanya dịgasị iche site ná mba ruo ná mba. Òtù Ahụ́ Ike Ụwa na-akọwa karama mmanya há otú kwesịrị dị ka nke akọhọl ya dị gram 10. Nke a bụ ihe na-eruchaghị ọkara karama biya, ihe dị ka karama wine ndị obere, ma ọ bụ otu shọọtụ mmanya ọkụ.