Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere ọtụtụ ụlọ ọgwụ na ụlọ ọrụ ndị pụrụ inye aka n’ụdị ọnọdụ a. Ndịàmà Jehova adịghị akwado ụdị ọgwụgwọ ọ bụla. Mmadụ aghaghị ịkpachara anya ka o wee ghara itinye aka n’ihe ndị ga-emebi ụkpụrụ Akwụkwọ Nsọ. E meekwa elu mee ala, ọ bụ onye ọ bụla ka ọ dịịrị ikpebiri onwe ya ụdị ọgwụgwọ ọ ga-achọ ka e nye ya.