Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Mmadụ imerụ onwe ya ahụ́ dị iche na mmadụ ịkpọpu ahụ́ ya ma ọ bụ igbu egbugbu n’ahụ́ ya. A na-emekarị ndị nke ahụ iji chọọ mma, ọ dịkarịghị abụ n’ihi na ahụ́ mmadụ kpaliri ya ime ya. Lee Teta! nke August 8, 2000, peeji nke 22-23.