Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Levitikọs 19:28 kwuru, sị: “Unu egbula egbugbu n’anụ ahụ́ unu n’ihi mkpụrụ obi mmadụ [“mkpụrụ obi nwụrụ anwụ,” NW].” Omenala ndị ọgọ mmụọ a—nke ihe àmà na-egosi na a na-eme ya iji mee ka obi jụrụ ndị bụ́ chi bụ́ ndị e weere na ha na-elekọta ndị nwụrụ anwụ—dị iche n’ụdị mmerụ ahụ́ a na-ekwu okwu ya ebe a.