c Ị pụrụ ịnwale ịdị na-edetu otú obi dị gị edetu mgbe ụfọdụ. Ndị dere akwụkwọ Bible bụ́ Abụ Ọma bụ ndị ikom nwere nnọọ mmetụta, ndị ji okwu ọnụ mee ka a mara ụdị ịkwa ụta, iwe, obi mgbawa, na obi ilu ha nwere. Dị ka ihe atụ, ị pụrụ ịtụle Abụ Ọma nke 6, 13, 42, 55, na nke 69.