Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Mgbe ụfọdụ, ihe na-eme ka mmadụ na-emerụ onwe ya ahụ́ bụ ọrịa ndị dị ka ịda mbà n’obi, mmadụ ịbụ onye ihe na-emetụ n’isi, mmadụ enweghị ike ịchịkwa echiche na àgwà ya, ma ọ bụkwanụ nsogbu iri ihe. Teta! adịghị akwado ụdị usoro ọgwụgwọ ọ bụla. Ndị Kraịst kwesịrị ịhụ na ụdị ọgwụgwọ ọ bụla ha nwetara emegideghị ụkpụrụ Bible.