Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Teta! ndị e bipụtara n’oge ndị gara aga nwere isiokwu ndị kwuru banyere ihe ụfọdụ ndị na-akpalikarị mmadụ imerụ onwe ya ahụ́. Dị ka ihe atụ, lee usoro isiokwu bụ́ “Ịghọta Nsogbu Mgbanwe Mberede n’Ọnọdụ Uche” (January 8, 2004), “Enyemaka Maka Ndị Nọ n’Afọ Iri na Ụma Dara Mbà n’Obi” (September 8, 2001), na “Gịnị Na-akpata Nsogbu Iri Ihe?” (January 22, 1999, Bekee), nakwa isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Ndị Mụrụ M Bụ Ndị Aṅụrụma?” (August 8, 1992, Bekee).