Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na n’ebe niile “ịhụnanya” pụtara n’Akwụkwọ Nsọ Grik, ma ọ bụ “n’Agba Ọhụrụ,” ihe e ji ya sụgharịa bụ a·gaʹpe. A·gaʹpe bụ ezi ịhụnanya nke mmadụ kpebiri inwe n’ebe ndị ọzọ nọ n’ihi na ọ maara na ọ bụ ihe ziri ezi na ọrụ dịịrị ya ime otú ahụ. Nke ahụ apụtakwanụghị na a·gaʹpe bụ ịhụnanya nke na-anaghị echebara ndị ọzọ echiche, kama nke ahụ, mgbe ụfọdụ, ọ na-esi nnọọ ike.—1 Pita 1:22.