Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na Japan, ọtụtụ ndị na-eto eto na-anọkarịzi naanị ha n’ime ụlọ, nke na a maliteziri na-akpọ ha hikikomori. Ụfọdụ ndị na-ekwu na ndị na-eto eto a a na-akpọ hikikomori dị ihe dị ka narị puku ise ma ọ bụ otu ijeri.