Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2, nke Ndịàmà Jehova bipụtara, bụ akwụkwọ nwere ndụmọdụ ndị mara mma si na Baịbụl, bụ́ ndị ga-enyere ndị na-eto eto aka imeri nsogbu ndị ha na-enwe. N’adres Ịntanet anyị bụ́ www.watchtower.org/ype e nwere isiokwu ndị yiri isiokwu a a tụlere.