Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Ọ bụrụ na i mechaa ihe ndị a, ya adị gị ka ndị mụrụ gị hà ka na-enyo gị enyo, wetuo obi ma jiri nkwanye ùgwù gwa ha otú obi dị gị. Gee ha nnọọ ntị mgbe ha na-agwa gị ụjọ ha, hụkwa na o nweghị otú gịnwa si eme ka ha nyowa gị enyo.—Jems 1:19.