Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nweela ihe ọhụrụ ndị e kwuru na ọ bụ ha na-akpata nsụ, nweekwa ụzọ ndị dị mma a chọpụtarala e si agwọ ya. Ma ha niile abụghị otu, ha na-eyikarịkwa ibe ha. Teta! anaghị akwado nke ọ bụla n’ihe ndị ahụ e kwuru na ọ bụ ya na-akpata nsụ, ọ naghịkwa akwado nke ọ bụla n’ụzọ ndị ahụ e si agwọ ya.