Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Mgbe ụfọdụ, dọkịta na-ahụ maka nsụ nwere ike ịgwa onye nsụ ka ọ zụta ihe ọ ga-akwụnye ná ntị, nke ga-eme ka ọ ghara ịna-anụ olu nke ya ozugbo o kwuru okwu, ma ọ bụkwanụ ya enye ya ọgwụ ga-eme ka ahụ́ na-erukwu ya ala ma ọ na-ekwu okwu.