Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na i nweghị Baịbụl, i nwere ike jiri otu adres dị na peeji nke 5 dee akwụkwọ ozi ka e wetara gị otu ma ọ bụ gị esi n’adres Ịntanet bụ www.watchtower.org zie ozi ka e zitere gị ya. E nwekwara akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl, ndị dị n’asụsụ karịrị narị atọ na iri asatọ, n’adres Ịntanet ahụ.