Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Okwu ahụ Baịbụl kpọrọ “ịkwa iko” apụtaghị naanị inwe mmekọahụ, kama ọ pụtakwara mmadụ ịdịda ibe ya aka n’ihe o ji bụrụ nwoke ma ọ bụ n’ihe o ji bụrụ nwaanyị, ma ọ bụ iji ọnụ amị ihe mmadụ ji bụrụ nwoke ma ọ bụ ihe o ji bụrụ nwaanyị, ma ọ bụ isi n’otule enwe mmekọahụ.