Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mkpughe 5:11 kwuru na “iri puku kwuru iri puku” ndị mmụọ ozi gbara ocheeze Chineke gburugburu. E jiri iri puku mụbaa iri puku, ihe ọ ga-enye bụ otu narị nde. Ma, ebe ọ bụ na ihe amaokwu a kwuru bụ iri puku kwuru iri puku, ọ na-egosi na ọ ga-abụ na e nwere ọtụtụ ijeri ndị mmụọ ozi.