Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Magazin a anaghị ekwu na ọ bụ ihe a ma ọ bụ ihe a ka onye nwere ọrịa ahụ ga-eme, ya agwọ ya. Onye ọ bụla kwesịrị iji aka ya kpebie otú ọ ga-esi agwọ ihe na-arịa ya. Ma, onye ahụ kwesịrị ịsa anya ná mmiri kpebie ihe ọ ga-eme.