Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe e dere Baịbụl, asụsụ Hibru na asụsụ Grik so n’asụsụ ndị e ji dee ya. Mgbe ahụ, aha Chineke pụtara ihe dị ka ugboro puku asaa. Ọ dị mwute ikwu na a na-ejizi aha ndị a na-etu Chineke edochi aha ya na Baịbụl ndị a na-asụgharị ugbu a.