Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nke bụ́ eziokwu bụ na e nwekwara ọtụtụ ndị taa i nwere ike ịdị ka ha. Dị ka ihe atụ, i nwere ike ịdị ka papa gị ma ọ bụ mama gị, nwanne gị, nwanna nọ n’ọgbakọ unu ma ọ bụkwanụ nwanna ọzọ àgwà ya dị mma. O nwere ike ịbụ na ị ma onye ahụ ma ọ bụkwanụ na ị gụrụ banyere ya n’akwụkwọ.