Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Baịbụl kwuru na onye nwụrụ anwụ dị ka onye nọ n’ụra. Ọ bụ naanị mgbe a kpọlitere ya n’ọnwụ ka ọ ga-adị ndụ ọzọ. (Ekliziastis 9:5; Jọn 11:11-14; Ọrụ Ndịozi 24:15) Ma, ọ bụrụ na e nwere ihe na-anaghị anwụ anwụ nke dị n’ime mmadụ, ọ pụtaranụ na e kwesịghị ịkpọlite ndị nwụrụ anwụ.