Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe i nwere ike ime: Gaa n’adres Ịntanet bụ́ www.jw.org/ig, pịa ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa Ọ́BÁ AKWỤKWỌ. N’ebe ahụ e dere chọwa, denye “ịda mbà n’obi” ma ọ bụ “mmadụ igbu onwe ya,” ị ga-ahụ ihe ga-enyekwuru gị aka.