Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Onye ọzọ ndị mmadụ meere anyaụfụ bụ Jizọs Kraịst. Mak 15:10 kwuru na “ọ bụ anyaụfụ mere ndị isi nchụàjà ji nyefee” Jizọs ka e gbuo ya.