Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Ị chọọ ịma ihe mere Chineke ka ji hapụ anyị ka anyị na-ata ahụhụ na otú ọ ga-esi kwụsị ahụhụ niile anyị na-ata, gụọ akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? isi nke 8 na nke 11. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.