Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe iwu otu obodo kwuru gbasara onye ọrịa ikpebi otú a ga-esi agwọ ya na-adị iche n’ihe iwu obodo ọzọ kwuru. Leruo akwụkwọ na-egosi otú onye ọrịa ahụ chọrọ ka e si gwọọ ya anya nke ọma ka i nwee ike ịmara ma ihe ndị e dere na ya ọ̀ dịkwa otú o kwesịrị ịdị.