Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ị chọọ ịmatakwu banyere ihe Baịbụl kwuru banyere ihe ga-eme ka udo na-adị n’ezinụlọ, gụọ isi iri na anọ n’akwụkwọ bụ́ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. Akwụkwọ a dịkwa na www.pr2711.com/ig. Ị gaakwa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI na jw.org/ig pịa ebe e dere IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA, ị ga-ahụ isiokwu ndị ọzọ ga-enyere gị aka.