Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Gbalịa ka ị na-eme ihe niile ndị rụrụ ihe na-eme ka ụlọ kpere ọkụ ma ọ bụ jụọ oyi i tinyere n’ụlọ gị kwuru. Dị ka ihe atụ, ụfọdụ n’ime ha kwuru ka e mepee ụzọ ma ọ bụ mepee windo mgbe ha na-arụ ọrụ iji na-ewepụ ikuku ụfọdụ.