Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ nsụgharị Baịbụl ejirila utu aha ahụ bụ́ “ONYENWE ANYỊ” dochie aha Chineke, ndị ọzọ e dee aha Chineke n’amaokwu ụfọdụ ma ọ bụkwanụ n’ala ala peeji. Ma, na Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ, e dere aha Chineke n’ebe niile o kwesịrị ịdị.