Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Nchọpụta ahụ e mere gosikwara na ụmụaka ndị nọ n’agbata afọ iri na atọ na iri na itoolu na-eji ihe dị ka awa itoolu ele tiivi, ege egwú ma ọ bụ egwu egwuregwu vidio kwa ụbọchị. Oge ha na ụmụaka ndị nke ọzọ ji aga n’Ịntanet mgbe ha nọ n’ụlọ akwụkwọ na oge ha nọ ebe ahụ na-eme ihe omume esoghị n’awa ndị a e kwuru.