Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ịdabere na Bible, a tụlere egwú, iyi oge mkpapụ, uwe, egwuregwu, agụmakwụkwọ na ihe ndị ọzọ na-echegbu ndị na-eto eto n’akwụkwọ ahụ bụ́ Ibu Nwa-okoro Na Ab̧ọghọ-Gi—Inweta Ihe Kachasi Nma Nime Ya, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York Inc., bipụtara.