Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c E ji ọlaedo mee ma ọ bụ jiri ya kpuchite ihe ndị e ji chọọ ime ụlọ nsọ nke Solomọn mma, ebe e ji ọla mee ihe n’ịchọ gburugburu ogige ahụ mma.—1 Ndị Eze 6:19-23, 28-35; 7:15, 16, 27, 30, 38-50; 8:64.