Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, ọbụna ndị na-enyocha mbara igwe taa na-ewerekarị okwu n’ụzọ nkịtị ga-ekwu banyere “ọwụwa” na “ọdịda” anyanwụ, kpakpando, na mkpọkọta kpakpando—ọ bụ ezie na, n’ikwu eziokwu, ndị a na-eyi ka ha na-agagharị n’ihi ụwa ịgba gburugburu.