Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu bụ́ “egbugbere ọnụ ya abụọ rụrụ arụ” dabara adaba, n’ihi na a na-ejikarị egbugbere ọnụ eme ihe n’ụzọ ihe atụ n’ime Bible dị ka ihe na-anọchite anya okwu ma ọ bụ asụsụ. N’ebe mmadụ nile na-ezughị okè nọ, a pụrụ ịchọpụta na ihe dị ukwuu ná mmehie ha na-eme bụ n’otú anyị si eji ikike nke ikwu okwu eme ihe.—Ilu 10:19; Jems 3:2, 6.