Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Bible na-ekwu na “Jehova anọghị n’ifufe ahụ . . . n’ala ọma jijiji ahụ . . . n’ọkụ ahụ.” (Ọ bụ anyị dere okwu ụfọdụ n’aka akwụkwọ dị iche.) N’adịghị ka ndị na-efe chi ndị bụ́ ihe e kere eke, ndị a na-akọ n’akụkọ ifo, ndị ohu Jehova adịghị achọ ya n’ike ndị sitere n’okike. Ọ dị nnọọ ukwuu ịnọ n’ime ihe ọ bụla o kere eke.—1 Ndị Eze 8:27.