Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka Josephus onye Juu, bụ́ ọkọ akụkọ ihe mere eme si kwuo, ọ bụ “ụgbọ ịnyịnya 600 na ndị ịnyịnya 50,000 na ndị agha ji ụkwụ aga bu ọtụtụ ngwá agha bụ́ ndị ọnụ ọgụgụ ha ruru 200,000, chụsoro” ndị Hibru.—Jewish Antiquities, II, 324 [xv, 3].