Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, iwu ndị kwuru ka a na-eli nsị́ mmadụ n’ala, ka a na-akpọpụ onye ọrịa iche, na ka onye ọ bụla metụrụ ozu aka saa ahụ́, ji ọtụtụ narị afọ tọọ nke ụmụ mmadụ.—Levitikọs 13:4-8; Ọnụ Ọgụgụ 19:11-13, 17-19; Deuterọnọmi 23:13, 14.