Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na ụlọ nsọ ndị Kenan na-enwe ọnụ ụlọ ndị e doro iche maka inwe mmekọahụ, Iwu Mozis kwuru na ndị na-adịghị ọcha enwedịghị ike ịbanye n’ụlọ nsọ. N’ihi ya, ebe ọ bụ na inwe mmekọahụ na-eme ka mmadụ ghara ịdị ọcha ruo oge ụfọdụ, ọ dịghị onye pụrụ, n’ụzọ iwu kwadoro, ime ka mmekọahụ bụrụ akụkụ nke ofufe n’ụlọ Jehova.