Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Iwu ahụ jụrụ kpọmkwem, sị: “Osisi nke dị n’ọhịa, ọ̀ bụ mmadụ, ịba n’ihu gị ná nnọchigide n’agha ahụ?” (Deuterọnọmi 20:19) Philo, onye Juu bụ́ ọkà mmụta na narị afọ mbụ, hotara iwu a, na-akọwa na Chineke weere ya dị ka “ihe na-ezighị ezi na a ga-eweso ihe ndị ọ na-adịghị ihe ọjọọ ọ bụla ha mere iwe a na-ewere mmadụ.”