Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’iwe iwe ezi omume, Jizọs yiri Jehova, bụ́ onye ‘na-enwe ọnụma’ megide ajọ omume nile. (Nehum 1:2) Dị ka ihe atụ, mgbe Jehova gwasịrị ndị ya dị isi ike na ha emewo ụlọ ya ka ọ bụrụ “ọgba ndị na-eme ihe ike,” ọ sịrị: “Iwe m na ọnụma m ka a na-awụsị n’ebe a.”—Jeremaịa 7:11, 20.