Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Nke ọ bụla n’ime mkpụrụ ego ndị a bụ otu lepton, bụ́ mkpụrụ ego kasị nta nke ndị Juu ji eme ihe n’oge ahụ. Lepton abụọ bụ 1 ụzọ n’ime ụzọ 64 nke ụgwọ ọrụ otu ụbọchị. Mkpụrụ ego abụọ a ezughị ọbụna iji zụta otu nza, bụ́ nnụnụ kasị ọnụ ala ndị ogbenye na-eri.