Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E kpughekwara “ihe nzuzo [ahụ] dị nsọ banyere nsọpụrụ Chineke” n’ime Jizọs. (1 Timoti 3:16) Ọ bụwo ihe nzuzo, ihe omimi, ruo ogologo oge ma ọ̀ dị onye pụrụ iguzosi ike n’ezi ihe n’ụzọ zuru okè nye Jehova. Jizọs kpughere azịza ya. O guzosiri ike n’ezi ihe n’ule nile Setan lere ya.—Matiu 4:1-11; 27:26-50.