Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’oge Bible, a na-ego ndị ọkwa nkà iwu ụlọ, ịrụ ihe ndị e ji ebi n’ụlọ, na ịrụ ihe ndị e ji arụ ọrụ ugbo. Justin Martyr, nke narị afọ nke abụọ O.A., dere banyere Jizọs, sị: “Ọ bụ omume ya bụ́ ịrụ ọrụ dị ka ọkwá nkà mgbe ọ nọ n’etiti ụmụ mmadụ, na-arụpụta ọgụ na yok.”